Thursday 17 November 2016

GABRIEL EZIASHI (Aka Jehovah)

Artist: Gabriel Eziashi
Tittle: Aka Jehovah

CHORUS:
Aka aka ya (The arm of the Lord)
Aka Jehovah meme nma (The arm of the Lord does great things)
Olu ebube ya nerughari nebe m no (The display of His splendor, I see all around me)
Isi iyi nke ndu nke nadighi ata ata (The stream of life, that never runs dry)
Aka aka ya, aka Jehovah meme nma
(Repeat )


Jehovah muo...
Daddy bi nelu igwe
ogodo ye nakpu nala

(Repeat chorus)

Daddy muoo...
Onye neme nma ngi bu chi muoo
Aka aka ya, aka Jehovah neme nma

Onye uku
Onye isi
Daddy nakwa uzo ekene dili aha gioo
Aka aka ya, aka Jehovah neme nma

Aka nakpu nwa
Aka nenye ndu
Daddy neme nma oh oh...
Aka aka ya, aka Jehovah neme nma

Onyenwen, Onyenwen, Onyenwen
Jehova muo

(Repeat chorus)

No comments:

Post a Comment